christiana10

Christian (ID Verified)

Ezigbo onye nkuzi Asusu Igbo, gafe goro afo asato.

  • 313 Hours Taught
  • Yaba, Lagos

How I can help

Igbo Language

More than 10 years experience

Abu m ezigbo oka ibe n' nkuzi asusu Igbo. A kuzigo m asusu Igbo opekata mpe afo asato zuru ezu. A kuzigoro m otutu mmadu asusu Igbo, tinyekwara ndi okenye, obughi naani umu akwukwo na akwado ule.

Mgbe obula, m na ebido nkuzi, ana m ebido n' 'A B CH D' Igbo. Maka na ana ebido n' ala nwere ari elu.

O buru na ichoro, imuta ka esi asu, n' ede mana aguputakwa asusu Igbo n' oge na adighi anya. Ighaghi ikpoturu m, ka anyi bido ngwa ngwa. Maka na ndi be anyi si ne emee ngwa ngwa, emeghara odashi.

Ka emesie, ana m atu anya oku gi, n' oge na adighi anya. Chukwu gozie gi.

Christian also teaches:
Law, TOEFL, GRE, SAT Writing, Political Science, Verbal Reasoning, Social Studies, Government, Literature in English, English Language, IELTS

Levels taught: Jss, Sss, Undergraduate and Adult

Teaching Curriculum: Nigerian, British, American

I have used the British Curriculum provided by the school to teach at Secondary level.

Travel Policy

Lessons hold at a neutral location

When you book lessons, they'll be delivered at your home or anywhere else you both agree - whichever works best for you.

Education History

LL.B in Law

University of Lagos

B.Sc in Political Science

University of Ilorin

M.Sc in International Relations

University of Ibadan

Certificate & Awards

Most Inquisitive Political Science Student

University of Ilorin

Customer Service Expert

telemarketingdiploma.com, Houston, Texas.

About Christian

Private Igbo Language Tutor in Yaba, Lagos

Request Tutor


+234

Place a request explaining your needs and we'll connect you with Christian in no time.

  Identity Verified
 Discount Applies for Extra Students
Request Tutor →

Got Questions?


info@tuteria.com 080 928 78388